HomeNECO

NECO Igbo Answers 2023 for Obj-Essay Questions is Out

2023 NECO Igbo Questions & Answers Released.

The 2023 Neco Igbo answers are now available. The National Examination Council (NECO) Senior School Certificate Examination (SSCE) Igbo Language paper will be written on Monday 24th July 2023.

The Neco Igbo questions below are for Paper III & II: Objective and Essay which will commence from 10.00 am to 1.00 pm. That means the examination will last for three hours.

waec igbo answers

NECO Igbo Questions & Answers 2023.

Section A: Edemede

1. a) Dee edemede banyere ‘Ihe Odachi Mere N’ahia Obodo M.’
B. Ochichi Umunwaanyi Ka Mma Karia Nke Umunwoke. I kwenyere na nke a?
c) Dee maka ‘Oghorn mpu uleakwukwo na-eweta n’aJa anyi’.
D. Dee akuko dabara nilu a, ‘Onye Bu 19u ka Ewu na-Eso.

Section B

2. (a) Gini bu myiriudaume?
(b) Deputa mkpuruokwu iri nwere myiriudaume na ha.

3. a) Kowaa ihe bu mgbochiume.
(b) Deputa udaike ise j maara.
(c) Deputa udashii ise i maara.

4. (a) Kọwaa ndịiche dị n’etiti nkebiokwu na nkebiahịrị.
(b) Nye ọmụmaatụ abụọ maka nke ọbụla.

6.

Section C

7. NN’abụ ‘Ada Nwaigwe’, depụta ihe ise ọkpọabụ kwuru maka Ada Nwaigwe.

8. “Depụta ihe ise dibịa Ọkụlụọgwọọ gbara n’afa gbasara kasie.

9. Site n ‘abu ‘Oria Mminwu, ‘ deputa ndi tro ise na-agba oria mminwu mgbaokpuru na ihe abuo na-eme onye o ji.

10.

Note: There is nothing like Neco Igbo Expo online. Neco Ssce candidates are to desist from patronizing online fraudsters/vendors who say they can provide such services as they are not real.


Spread the love - Share this with your friends

Comments (0)

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

This site uses Akismet to reduce spam. Learn how your comment data is processed.